Loading...

Download
  • Genre:Holiday
  • Year of Release:2020

Lyrics

Aja wele wele - Pammy Udu Bonch

...

Ekwu kolisia ebe ndi mmuo, kwu kalisia ebe ndi mmadu, ka ndi sowa nile

Enugu nile , yabu ife emelu bu igwe,

Aja wele-wele !!

Alumu n’uda egbe , Aja wele-wele!!

Alumu n’uda mmuo, Aja wele-wele!!

Oyi-nesa n’ obu mmuo , Aja wele-wele!!

Ife mfulu kam n’ekwu, Aja wele-wele!!

Amalunu uzo egbė -amalunu uzó egbe-amalu n’ obu ife , Aja wele-wele!!

Mana enyela ndi OBO odogwu , Aja wele-wele!!

Mana enwelu usû awa , Aja wele-wele!!

Mana eji gbaja odogwu , Aja wele-wele!!

Na mmegbu mmadu du njo, Aja wele-wele!!

Elulu-belulu-belubelube, Biko ngwa yabu ife emelu bu Aja , Aja wele-wele!!

Alumu n’ude , Aja wele-wele!!

Alumu n’ude, Aja wele-wele!!

Oyi nese biko n’enwelu mbosi ndi ola mmuo n’ndi mmadu kpolumu oo , Aja wele-wele!!

Ndi Ora mmuo kpolumu oo, Aja wele-wele!!

Ndi dibia fa kpolumu , Aja wele-wele!!

Eze-Nwanyi n’ fulu mu , Aja wele-wele!!

Ndi Nta-nusu, Aja wele-wele!!

Ha kpolumu okwi nwamma bikonu mga abia nu bianu gbaluo n’fa ka afu , Aja wele-wele!!

Msifa n’mu ga bia , Aja wele-wele!!

Mmechee wee puta n’uzo, Aja wele-wele!! Aputalum n’ebe uzo gbalu uzo n’ano -wee Juba nu kedu nke mu ga eso , Aja wele-wele!!

Mfunu ndi ola mmuo, Aja wele-wele!!

Msini ola mmuo kam ga eso , Aja wele-wele!!

Mruzie n’Ola mmuo , wee Juba ha biko n’mna achonunu ofu onye, Aja wele-wele!!

Ajuzie mu ofu onye bu onye ahu? Aja wele-wele!!

Makôô Chukwu Samuel, Aja wele-wele!!

Nwa-okeke Aja wele-wele!!

Oyi n’esa n’obu mmuo , Aja wele-wele!!

Mjuzie fa kedu ife oyi neso, ji emelu ndi mmadu Aja wele wu Igbo, Aja wele wele!!

Osimu oyi n’esa odogwu , Aja wele-wele!!

Aja wele-we ka ona achu, Aja wele-wele!!

Aja wele-wele ka ona achu, n’obu ife n’ife edebelu oyi n’esa ndu , Aja wele-wele!!

Mmegbu mmadu du njo , Aja wele-wele!!

Eeh alumu n’ude’’. Aja wele-wele!!

Eeh alumu n’ude mmuo ’’. Aja wele-wele!!

N’mmegbu mmadu du njo , Aja wele-wele!!

O.O.1 , Okwa mu na gi n’abuo jeelu lenu ola mmuo, Aja wele-wele!!

Anyi fulu n’ola mmuo , Aja wele-wele!!

Odogwu di n’eke elute , Aja wele-wele!!

N’mmadu ngwa k’iga abu , Aja wele-wele!!

Emeka iyi Dan sokwa ya , Aja wele-wele!!

Kedu maka Barri Don , Ezigbo mmadu nwa eze kam na ekwu, Aja wele-wele!!

Ogidi Nwa ka osè anaa, Aja wele-wele!!

Oyi nesa n’okelulugi, Aja wele-wele!!

Amalanu uzo egbe-Amalunu uzo mmuo amalu n’obu ife , Aja wele-wele!!

Isi miyanki , Aja wele-wele!!

Okechuwu n’ ebo Nwa abia , Aja wele-wele!!

Oyi n’esa n’ okelulugi, Aja wele-wele!!

Eeh Alumu n’ udu mmuo, Aja wele-wele!!

Utali Ana Apia-Apia n’ego

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status