Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2015

Lyrics

Odogwu ft. Chioma Jesus - Samsong

...

Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele Ok'osisi nenye ndu

You are the tree of life

Agam eburu aleluyah eburu,

para aleluyah a'para

Odum ebo Judah

Okorobia di nma

Agam eburu aleluyah eburu,

para aleluyah a'para



Olisa bi n'igwe


God of the Heaven

Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a'para

Ife oma imere mu eh

Onum apughi iko ya

O'bu gini kam ge ji

Tu'ara Chim nma nma


Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele


Olisa kere uwa

Chukwu neme nma

Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a'para

Nmalite no'gwugwu

Beginning and the end

Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a'para

Anurum na i'nenye nwa (Daddy)

Anurum na i'na gw'oria (i'na gw'oria) M'nwe bia n'iru gi nna

N'we buru ekele

Ifeoma i'mere

muo Onum abughi i'ko Obu gini kam ge ji Nwe tu wa ra Chim nma nma


Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele


Olisa kere uwa

Chukwu neme nma

Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra Jehovah

Onye neme nma

Ebe ku we dike

Igbe ne che ndu

mo Obata obie

Agu ne'che mba mo

Ihe oma i'nemerem ebuka

Eze nara otuto

I'mere nwanyi aga turu ime

I'mere k'onye ogbu were kwu okwu

Eze'm onwere ihe kariri gi omum

Ebube nara otuto'm ji bia

Eze nara ekele'm ji bia


Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele Olisa kere uwa

Chukwu neme nma

Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra

Jehovah Jehovah Jireh (Odogwu, Odogwu….) Nara ekele'm ji bia

More Lyrics from Samsong Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status