Loading...

Download
  • Genre:Hip Hop & Rap
  • Year of Release:2016

Lyrics

Iche no so ginwa n’eme ihe mens taa enwem mens nah


Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa

Men ga akpukwa gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo ooo

Abulo kupurum abulooo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ona ada mu na gi bu nwa akpuda

Before mu a kpuo gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo

Abulo kupurum abulo


Achonam okwu abulo

Adighi eme ihe umu asa nwanne abiaghi m ebe ka anyi sebezie okwu abulo

Iwaa taata nnwee gi tomorrow gosigi na mu agighi ekwu oke okwu abulo

And igaa na my hood ifu no njakiri ka eji ekwu eziokwu abulo

Biko nnwee gi na-mgbago just malukwa na m ga atukwa gi down

Abulo nnwee gin a ibili iga agwa m reason iji a run m down abulo

Anulu m kepu kepu na – isi na iga richeru guy abulo

Nwa mgbo wey tryia rubbish somebody somebody go die abulo

Okwa anyi zulu afia mana ife ina achozi bu ka irie my cash abulo


Okwa ima na m nwere umu oma ga enyetukwa gi akpo for dash abulo

Isi na ibu alobam ma na a plan nu kwa ka iga esi woo my babe abulo

Anyi macha ife ina eme one day men ga-akpo your tape abulo

Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo

Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo

Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo

Mu na ego shape i-na ego followers you see we are not the same abulo


Muon a eri ihe fio fio


Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa

Men ga akpukwa gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo ooo

Abulo kupurum abulooo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ona ada mu na gi bu nwa akpuda

Before mu a kpuo gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo

Abulo kupurum abulo


I na ha amacha nu abulo

Anyi ga ezi gi jee na aru men m aputakwa anyi ga atu gi utu aka abulo

And men gi bu men m mana men m aburokwa men gi abulo

Oso gi kpoto ndi ga esele ahu ga emechakwa bulo cell gi abulo

Nwanne mbosi m ga abia for my money nga kwechiri munwa achohozikwa akuko

Jiri nwayo dosaru m ego m asu narum oyibo ebe a abughi ulo akwukwo


Ugwu iji m ekwere akwu m mana everyday ipasa na club anwu so nkwu abulo

Mbosi obula m ga enwe gi am taking my money

Nga etiche kwa gi abulo

Ochicha mere ihe eboro oke so gi nwa bu ihe na a casti zi m abulo

Mu na gi ruru oru coded iwee si no munwa ka iga arukazi abulo

*******

*******

Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo

Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo

Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo

Mu na ego shape ina ego followers you see we are not the same abulo


Muon a eri ihe fio fio

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa

Men ga akpukwa gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo ooo

Abulo kupurum abulooo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Abulo abulo abulo kupurum abulo

Ona ada mu na gi bu nwa akpuda

Before mu a kpuo gi isi with aguba

Abulo kupurum abulo

Abulo kupurum abulo


Nnaa nwanne nekwe nu onye a ooo ikwo ino ebe a muna onye gaa 50 50 nwanne muna onye Gaa 1st year kachika okwa ino here muna onye gaa ya ford here na ford ebea onye a nyezie M ego muoh o feeluo like iri my money abulo no be so abulo iga enyekwa m my money abulo E feelulu na ina emeziri m ihe mens abii I feeluru na mu enwee mens abulo enweem mens Guy abulo abulo mu nwa nwelu mens nwanne ichoo nkporo gi mens guy abum nwa obiagu Guy live cheru m na council guy live nwanne enwem mens abulo I na emezirim na inwere Mens ehh ka anyi putawazia ehh ka anyi mewezie ihe dinaya now ehh abulo taa ka anyi Guzie ehh ana m eme ihe mens nah iche no so gi nwa na eme ihe mens taa enwem mens nah

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status