Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2016

This song is not currently available in your region.

Lyrics

Akuko Mgbe Edighiebi - Rev. Patty Obassey

...

O naputawo m ihe uwa ojò nile

O mewo k' okwu ya bia kwuru n' ime m

O tinye wo kwa Abu uto n' onu m taa

Abu otito alleluia


O naputawo m n' ala apitii

o mewo k'm guzo nelu oke nkume

o tinye wo m Abu uto n' onu m taa

Abu otito alleluia


O nedu m nwayo gafe ndagburu ugwu

o nenye m onú

o na Kasi m obi

m ga buku ya Abu n'ututu n'abali

o kwesiri otito alleluia


O naputawo m n' ala apitii

o mewo k'm guzo nelu oke nkume

o tinye wo m Abu uto n' onu m taa

Abu otito alleluia


O mata wo kwa ndi huru ya n'anya

O mata wo ndi ji okwukwe nefe ya

O mata wo ndi were ezi nchehari

Okwere ha nkwa udo halleluya


O naputawo m n' ala apitii

o mewo k'm guzo nelu oke nkume

o tinye wo m Abu uto n' onu m taa

Abu otito alleluia


Ima nma chukwu onu apughi Iko ya

Ihunanya ya karir'any na nhota

udo nke o nyere uwa apughi inye ya

okwesiri otito halleluya


O naputawo m n' ala apitii

o mewo k'm guzoro nelu oke nkume

o tinye wo m Abu uto n' onu m taa

Abu otito alleluia.

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status