Idimma (Eze Ndi Eze) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Idimma (Eze Ndi Eze) - Folabi Nuel
...
Onyewem the mighty present one
onyewem you always see me through
onyewem the mighty present one
onyewem you always see me through
Eze ndimuo
Eze uwanile
Eze okwu onuya adigiada
idinmma nezia neziokwu
Eze ndimuo
Eze uwanile
Eze okwuonuya adigiaada
idinmma nezia neziokwu
Na ala muo
inachi gburu gburu nile
ude gi neye
idimma nezia neziokwu
Na ala muo
inachi gburu gburu nile
ude gi neye
idimma nezia neziokwu
(ezi uwa nile)
Eze ndimuo
Eze uwanile
Eze okwu onuya adigiada
idinmma nezia neziokwu
(Ezeeee)
Eze ndimuo
Eze uwanile
Eze okwuonuya adigiaada
idinmma nezia neziokwu
(onye ikuwere )
Onye ikuwere yawe mmeri
onye isi yadi ogadi
idimma nezia neziokwu
Onye ikuwere yawe mmeri
onye isi yadi ogadi
idimma nezia neziokwu
Onye ikuwere yawe mmeri
onye isi yadi ogadi
idimma nezia neziokwu
Call: holy holy holy
Res: Nso
Call: To the Lord God Almighty
Res: Nso
Call: who was and is to come
Res: Nso Nso ka Jehovah di
Call: holy holy holy
Res: Nso
Call: To the Lord God Almighty
Res: Nso
Call: who was and is to come
Res: Nso Nso ka Jehovah di
Ebe ikuyerem abum onyemmeri
ebe isi mudi agamadi
idinmma nezia neziokwu