Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2024

Lyrics

Mma mma Jehovah

Mma mma Jehovah, onye nwem Ewo

Mma mma Dady, Chineke oma Ewo

Mma mma Jehovah, chioma maaaa

Mma mma Dady, Chineke oma Ewo


Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela


Ikwuru okwu ebuli mmiri kewa, meh nwanyi aga adi ime

Were buru mama ejima, onye oma mee.

Imere ozara amia mkpuru, okwu gi bu ezio okwu eh,

odighi chi di ka gi onye olu ebebe moo


Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela


Nkwa nile ikwere moo, imeworo'm ha, onu ke ndi uwa koro'm oo

Daddy, igoziwom tiye jara, asi na arum buru onu onu,

Ozughi iye gi ekele, mbute ihe nile nwere buye gi Daddy ozuru gi


Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

Agamaturu Chineke, mma mma, onye nwem imela

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status