Ekene Diri Chineke (Remix) ft. CHISOM FAVOUR Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Ekene Diri Chineke (Remix) ft. CHISOM FAVOUR - Ebuka D'Great
...
ekere diri chineke m
onye ihunanya ya barauba na ime ndu m oo
oburu na chi m a condemn m
o bu onye ga a condemn m ooo
okwu a na akasim obi
ekere diri chinekeeeeh
okwa ya kechara m ukwuwam
oburu na chi m a condemn m
o bu onye ga a condemn m ooo
okwa na akasim obi
o bu onye na acho iwepu ndu gi
( o bu onye , o bu onye )
onye ahu ṅụọ iyi na ọdịda gi anya
ngwa ka m gwa gị
oburu na chi gi a condemn gi
o bu onye ga a condemn m ooo
okwu a na akasim obi
o bu onye na agara gi ije abalị
(o bu onye,o bu onye)
Ibe ya na arahu ụra
o buru lamp akpahari
o kwa na isi gi
ima na ije o na agara gi eeeh
aga ebu ya na ozu were naba
okwu a na akasim obi
ekere diri chineke m oooooh
okwa ya kechara m ukwuwam
oburu na chi m a condemn m
o bu onye ga a condemn m ooo
okwu a na akasim obi
kedu onye ihe gi na iwe iwe
(onye ihe na iwe iwe)
o ma kwa na i bu nwa chi na emere
ka m gwa gi
a dighi agbara Israel afa
aka adighi ekpuchikwa ọnwa
okwu a na akasim obi
kedu onye si na i gaghi aba iru
gbachi ya nkiti
oge ka o-na egbu
(oge ka o-na egbu )
o buru na chi m a condemn
o bu onye ga a condemn m ooo
okwu a na akasim obi
ekere diri chinekeeeeh
okwa ya kechara m ukwuwam
o buru na chi m a condemn m
o bu onye ga a condemn m
okwa na akasim obi X2