Welie Malu m Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2023
Lyrics
Welie Malu m - Mc Ezegetive
...
ladies and gentlemen,
ookwanu ezegetive
(kokakokakokakoka)
....jemzeal on the beat...
amapiano gbukwaa gi there,
ana m esekwa gei, Muna ako bu 5&6(welie malu m)
ana m ebu nwa, inye m advice mpiara akwuna(welie malu m)
kpoo mu onye Ara ife n'enye m añuri Kam na eme(nti odikwanu)
any how I live my life ookwa ka chi si wee ke m (welie malu m)
ana m eme hook-up, Buru abali agba aka(welie malu m)
anaba anaba, onye oringo , munwa bu akpoaza(welie malu m)
ndu m ka m na ebi, Ina akokwa tuu munwa e sendilo gi (welie malu m)
any how i live my life ookwa ka chi m si wee ke m(welie malu m)
munwa di ezigbo bad, m ji de ukwu nwanne ntusaa ya ka band, agape live band,ana m agba afia, uche m di ya, way adiro m Apu Ara, adiro m Ayi Ara, kupulu nwa otu, Maka na way Muna gi aburo one(imakwa)