Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2023

Lyrics

Ifocha kpiii Wooo Onye lahuo ula ebulu akpaya o


Iyoo yo yo yo yo eeyaaa tflash abia ozo ngwa geeme nti na onu aaaye

Obu onye melu ife na ebenu ube? Ojandimmuo obi onye melu ife na ebenu ube Ojandimmuo obi agu melu ife na ebenu ube ojandimmuo ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo obi agu lee obi dike ojandimmuo obi agu lee etoo dike ojandimmuo


Agalan inu adaeze beanyi igbe sina odilo ofele inu adaeze na tupu nnuo adaeze beanyi nam ga eje na ogbe ndimmuo zute oja ha iyoo oo efuomoo iyee e Etoo dike ma tupu gaba ya bu ije ijelum be ezemmuo owee kalu okala tunee osim nwelu oji na okuko ya na ji ndimmuo na ebe nnaga siri Ike nsi ya mba imakwa nam too na na otu imana onye nolum uwa imana ona eti okpo eee, iyeee eee ola obodo na nwa jelu mba anotago imana ojelugo nwa jelu mba anotago go ojikwa oja na aka omego ndiilom na anya aaah yeee


Obu onye melu ife na ebenu ube Ojandimmuo obi onye melu ife na ebenu ube Ojandimmuo obi agu melu ife na ebenu ube ojandimmuo ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo, ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo, obi agu lee obi dike ojandimmuo obi agu lee etoo dike ojandimmuo


Abum ozodingba abum azu elu ana muna ndimmuo gbalu mgba mbelede nyiri dike mana mbelede Kam ji eke Ike kpokota ndi eze na ndi ichie sina okuko epuona eze ama ndi ana eze igwe kpoyem adaeze maka acholokwam akuko imana ezi nwayi do uko dika nwafo izuogu nne nga anulu gi ogu maka enwelum obi agu okwa ifunanya nwelu ebe ino melu nji wee nuo aghaa onye mmuo puo na uzo ina amacha na ina agho mgbo ka imanu nkea ima nke ozo ejim ogu na ofor ochu nwa okuko Yana ada nwa okuko nwe nwe oso ejogom obodo nota imana mkpulu onye kulu ka oga aghota eee iyeee eee ola obodo na nwa jelu mba anotago imana ojelugo nwa jelu mba anotago go ojikwa oja na aka omego ndiilom na anya aaah yeee


Obu onye melu ife na ebenu ube Ojandimmuo obi onye melu ife na ebenu ube Ojandimmuo obi agu melu ife na ebenu ube ojandimmuo ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo, ojelu mgba oja na be ndimmuo ojandimmuo obi agu lee obi dike ojandimmuo obi agu lee etoo dike ojandimmuo


Ijide ego onyibo imana iji oja mmuo obi ochendo nwannem na iji oja mmuo

Sky b make way onye nku iji oja mmuo

Alubab nwannem na ibu onye nku

Bill gate nwannem guy iji oja mmuo

Chief emeka okafor high mekins ji oja mmuo

Alhaji izuogu onye nku

Sebense imakwa

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status