![Odum Ebo Judah](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/10/12/fa01bcb9182c47db8ee6fcfc96b1df0c_464_464.jpg)
Odum Ebo Judah Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
ODUM EBO JUDAH
Odum nke ebo Judah, anyi n'enye Gi ekele Ibu Chi kere uwa, Ibu Chi Kere igwe Uwa nile k'anyi to ya Odighi onye yiri yo Okwere nkwa Mee ya anyi ga akpo isi ala nye ya.
Obu onye ga-emeremu ihe Chukwu n'emere muo Onye ga-Agwonumu oria nye ny-mu aru isi Ike Onye go-egbo mkpa muo karia Jehova Ike di n'eluigwe n'uwa ha Nile bu nke ya.
Ngozi Chukwu na-ndu muo, ojuru m'anya ebere ya Ihunanya ya Ha nile kam na-ahu onye ga-emerem mu ihe Chukwu no-emerem muo, ike di n'eluigwe n'uwa Ha-nile bu nke ya.
Lion of de tribe of Judah oo, na you be de God wey make heaven and earth oo, everybody com make we praise Him, I do wetin I talk we go bow down to him oop.