Amara Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2023
Lyrics
Eii
Obi ka this dibia
Obia sim Kee your content
Na icho ibu ike a
Guy ree your conscience
Na okwa ifu Chi gi a rapu
Na ife isi ike oga amapu
Ka ona idighi afu ndi ogbo gi
So ugboala ugboala diokpa ichoro ibu nke gi
Amarachukwu
Ogechukwu na abia
Ngozichukwu
Bara uba na ebe m no
Ekwem na my season
Ekwem na my time
Ekwem na oga abia
Ekwem na o divine
Running through the shores of hope
No dey judge nature
You can't oppose
Ife enwe bu otu Chi
You can't decode
Who no know road
No know road forget go slow
Traffic
Aloba asim gi chefuo traffic
Ma mgbe oga eme
Okwa black magic
Akuko ogwu gi adizie tragic
Agba tragic
Amarachukwu
Ogechukwu na abia
Ngozichukwu
Bara uba na ebe m no
Ekwem na my season
Ekwem na my time
Ekwem na oga abia
Ekwem na o divine
OT tested
Onwe mgbe oga eru all these bills aman buru anyi matter
Ukwa ruo oge ya oda
Nwa mpa nsi a ga na apara
Okwa edeye ede
Chalk eluigwe apughi ificha
Ife akpalu akpa
Experience is the best teacher
One man's food
Is another man's poison
Don't eat my share
Meme irie poison
Let no Jew harass the gentiles
Ma Onye bute ike
Then ifu real side
Obi ka this dibia
Obia sim Kee your content
Na icho ibu ike a
Guy ree your conscience
Na okwa ifu Chi gi a rapu
Na ife isi ike oga amapu
Ka ona idighi afu ndi ogbo gi
So ugboala ugboala
Diokpa ichoro ibu nke gi
Ekwem na my season
Ekwem na my time
Ekwem na oga abia
Ekwem na o divine