Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2023

Lyrics

Otu Gospel 2 - Sparkle Tee

...

hehehe, taa

onye sị gị na Jizọs bụ onye ọcha?

Jizọs bụ ezigbo onye ojii ọsịsọ

Jizọs nwa Okeke ezigbo nwa otu nwa obodo is alive

Daddy, a ya apịafuli yi ndị Falisii isi?

Ndị amụma Baal ọ na-ama aka ka etinyere fa alụ dọọ fa vam vam vam ka fa kwete na ike dị?

Daddy, ị dịrọ mma maka na ịdị mma adịrọ mma maka na ekwensu achọrọ ndị dị mma maka na obi ya adịrọ mma

Ngwa lee saịrịn jide... Uu uu

Akwa n'ọdọ mmiri Bethsaida ka i jere ije n'elu mmiri

Ụmụ cartel gị a na-akụ para

I suo fa ụla, ma fa fourty eight (48)

Unu elozọlụ na m dị rugged comon coordinate

Daddy m ga-enye gị honour gị

Mana m fụ Ceaser maka chi m ga-eticha Ceaser

Pharoah ilenụ m anya m dị gị ka Moses?

Ebe ndị gba mmaja mpịabazi mkpọrọ na sea

A kwa gị mere mmiri ọ bụrụ mmanya

Cubana Chief Priest asị gị let us negotiate

Jizọs and Eze mmụọ likọọ stuff

Aṅụlụ aṅụlụ ndụ ka aga na-akpọzi na club

Mgbe ọchịchị Bụbu metụtara ekwensu (sambola)

Ọ fụghịdị ego ntachi ọsa n'Enugwu (sambola)

Ekwensu eti mkpu n'oke olu (sambola)

Bụbu tụfịakwa ị bụ ekwensu (sambola)

Ọ sị Jizọs ọ kwa ị sị na ị bụ ọkacha

Ngwa mee okwute ka ọ bụrụ akara ya na achịcha

Jizọs asị ya ị chọrọ ili nwa Ọnịcha?

Ị chọọ ịtụ ọlụ jee buru lapi ka ị chụba mgbada

(ụmụ Chukwu ntị ọdịkwa?)

Jizọs ezigbo onye obodo nwa mmanụ

Ude gị na-ede n'ime ogbe ịdịkwanụ mma

Jiiiiiizọs ezigbo onye ogbe alọba m

Ude gị na-ede ma na bunk ebe a na-adawa

J E S U S ude gị na-ede ebe niile

Nwa mmanụ, oke mmọnwụ, ekee ị palụ

E chetara m ife melụ n'akwụkwọ nsọ

Akụkọ nwaanyị Owere Mary Magdalene

Fa sị na Mary nọkwa into hookup

Fa buru okwute nye ya ọsọ ọ gbakwute Jizọs (you see am)

Jizọs nesịa fa chịa fa ọchị

Wee kpọọ fa ndị Owere ndị ọta nwa ( ndị ntasa)

Hotel five thousand church thirty one

Ị sị na ịtatube tụọ okwute ka ịfụ n'anya

Jizọs akwa ijere Aba by Ogbor Hill

Fa sị gị abig mee akwụkwọ ụgụ ka ọ bụrụ weed (o rejiela boy)

Ị sị fa ndị Aba ndị afịa, ị gbaa afịa garden of eden ịgbaa ara

Fa gwalụ Davido ji isi Goliath wee tụọ ludo

Caterpault ka eji pịa ya over board ọ pịarọ kpom

Delilah si elu Sampson jee love n'ikpo

The emperor, the conqueror anaa with akwamiko (akpụọ ya dada)

Jizọs akwa ijelụ Emeka Ọfọ (sambola)

Ndị a agbaa gị ọsọ afịa (sambola)

Lesị gị phone nwa ịka (sambola)

I mee ya ọ bụrụ iphone 30 ọsọ agbaa (sambola)

Jizọs ezigbo onye obodo nwa mmanụ (Jesus Christ)

Ude gị na-ede n'ime ogbe ịdịkwanụ mma

Jiiiiiizọs ezigbo onye ogbe alọba m

Ude gị na-ede ma na bunk ebe a na-adawa

J E S U S ude gị na-ede ebe niile

Nwa mmanụ, oke mmọnwụ, ekee ị palụ

(zaga zaga zaga, receive it......power, every spirit of aramara, power!)

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status