On My Own Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2023
Lyrics
Them go see say na mua kwuzikwa gaskia on my own
Ano zim na my grand style
Them go see say na mua buzikwa dachii on my own
I no dey for that nonsense
Ndi obodo ga ekwete kwa emekwa enu mee ani aga ekwenata
Ora obodo bia ne nebe emekwa elu mee ani nma eje nata
Ndi obodo ga ekwe nata emekwa enu mee ani aga ekwe nata
Ora obodo bia ne nebe emekwa enu mee ani nme jee nata
Enwelo m joy
Ifu mu na joy Biko malu noo mmadu debelia
Obuna etum si achu this money di bad no vex owuite kpatalia
Kama nga afu ilu gi nje gbata ticket nga eji nwe eje fuu cinema
Ifulo m mgbe m di down
Ina eche ka my situation di critical
Adilo abialu poor man holiday
Ya bulu your lesson for the day
Imana every hustler nwelu pay day
Obulo ego have a nice day
Not in a hurry (nmamili) adilo akpa m
God's canopy mmili ama nma m
So ife mua makwa bu my own
Mua acholo ima na onwelu onye ga aka m
Them go see say na mua kwuzikwa gaskia on my own
Ano zim na my grand style
Them go see say na mua buzikwa dachii on my own
I no dey for that nonsense
Ha ga ekwete kwee
Ha ga ekwete kwee eee
Ano zim na my full style
Ha ga afuzi kwa na mua ekwe chiri goooo ooo
I no dey for that nonsense
Chubia chubia obuna ichutaro a
Nwanne make sure na inyelo ya space
Stacking my money ma nke gi
Adim afudi onye obuna sii na enyelo ya rate
Distancing myself from bad energy
Orulo 100m nka na aga
Elie gi ilie onye ozo
Obulo elie gi ipasa there nwanne ikana aba
Ikokata nwe kolu okwu m etu m ga esi wepusia ji eze iche na abum dentist
Isi na idia ekwe ekwe my men go humble you iche na ina amu apprentice
Sad days over good days adilo m sure na m ga aya nwu appendix
Ekwechiri go m
Olewa go m
Never stopping till nsi mama I made it