Nnem Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Nnem - Chycaleb Naza
...
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
obu onye fulu m nne m oh
kedu anya huru m nne m oh
ofulu Nnem oh kpotara m nne m oh
ofulu Nnem oh kpotara m nne m oh
nne mara obi nwa...
obu onye fulu m nne m oh
kedu anya huru m nne m oh
ofulu Nnem oh kpotara m nne m oh
ofulu Nnem oh kpotara m nne m oh
nne mara obi nwa...
oyoyo
ofulu Nnem kpotara m nne m oh
na akwa ejula m obi m Le
na anya miri ejula m anya oh
na egbe ebula oku la nmo
na onwu ebula nne m nmo
onwu e bu ebeka ibulu Nnem la o
onwu e bu ebeka ibulu Nnem je
nne nne mama
hae
ofulu Nnem kpotara m nne m oh
na akwa ejula m obi m Le
na anya miri ejula m anya oh
na egbe ebula oku la nmo
na onwu ebula nne m nmo
onwu e bu ebeka ibulu Nnem la o
onwu e bu ebeka ibulu Nnem je
nne nne mama
na m ga eri nri bu nnem oh
na m ga asa aru bu nnem oh
nne m o bu ebe ka ihara m la
nne m o bu onye ka I hara m la
na akwa eji m obi m oh
na m ga eri nri bu nnem oh
na m ga asa aru bu nnem oh
nne m o bu ebe ka ihara m la
nne m o bu onye ka I hara m la
na akwa eji m obi m oh
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
obu onye ga agugu m obi Le
kedu onye ga eficha m anya
na akwa ejula m obi m Le
na anya miri ejula m anya
elebe ebela, uzo nwa nne m ebela
chinwe ebela, umu nwa nne m ebela
onwu e bu ebe ka iburu nne anyi la
onwu e bu ebe ka iburu nne anyi la
onwu egbo m e
obu onye ga eficha m anya
kedu onye ga agugu m obi m o
na akwa ejula m obi m o
na anya miri ejula m anya
elebe ebela, uzo nwa nne m ebela
chinwe ebela, umu nwa nne m ebela
onwu e bu ebe ka iburu nne anyi la
onwu e bu ebe ka iburu nne anyi la
onwu egbo m oh
emeka nwa nne m o
aye...
chukwu ga anuru olu anyi o
aye...
uzo nwa nne e
aye...
olisa ga anuru akwa anyi o
aye...
si gi kara obi do o
aye...
na chukwu mu anya o
aye...
chinwe nwa nne m e
aye...
olisa mu anya...
onwu edula nne m mo
onwu edula nne m mo
akwa ejum obi m e
akwa ejum obi m e...
onwu e
onwu eme m aru o
chinyere nwa nne m e
aye..
si gi kara obi do o
aye..
chukwu ga anuru olu anyi e
aye...
olisa ga mu anyi o
aye..
si gi ebesina akwa
aye..
chukwu mu anya
aye..
uncle Onwe nwa nne m o
aye..
olisa mu kwa anya oh
aye..
onwu nwa nne siri Ike
aye..
na onwu nwa nne siri Ike
aye..
ma gi kara obi do
aye..
onwu eme anyi aru do
aye...
Theresa nwa nne m o
aye..
onwu eme anyi aru o
aye..
onwu egbuo m egbu
aye..
na onwu eme anyi aru o
aye..
ma gi kara obi do
aye..
na ihe eme anyi o
do...
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
Nnem nnem oh
aye..
nnem nnem oh
aye...
Regina nnem oh
aye...
na nne ahalala m la
ezigbo nwanyi
nne mara obi nwa
ocho udo
ogoli nwanyi
obu ezi okwu na onwu na gi anyi na Ike
mana m mara na nkpuru obi gi na aga na IGWE
sure
ga nke oma
ka echiche obi gi na ebe anyi no buru nke oma
ka idosara anyi iru di nma
ga na udo mama
na emesa na anyi ga afukwa oso
bye bye o