Loading...

Download
  • Genre:Folk
  • Year of Release:2023

Lyrics

Igba - Jaydee bombshell

...

Enugu genu nti

Gendekwe nu nti

Na onu mu o

Nu m’ eje akoru unu

Ka Egwu dulu bia b’ anyi o

Unemu ohoo dejee

Egwu atu na ghi paru m’

Apara so wemu so wemu sowemu

Mana imetukwemu nu m’

Aka ghi onye bu Ikalu oweghi uuuhu

Egwu m’ anawa Enugu b’ anyi o

Onawa ya nawa oo

Agam’ eso ya ana

Waa, obuhi m’ obuhi m’ waa

Eeh Imaru Pammy nwa?

Afamuefuna nwuru awu

Obukwa nwa Obe Nkanu

Òtoru na Sabbath

Eeh obute ofu Igba

Oku we gbanku gbanku gba

Onye obu na kwuru oto

Eeh Agbogho biarutekwe

Osina ochoziri Pammy Nwa

Eeh Okora biarutekwe

Osina ochoziri Pammy Nwa

Umu ntiri biarutekwe

Ha sina ha choziri Pammy Nwa

Pammy emenye group

Okpo ya Pammy Udu bonch

Dede bu Onye soweru eh

Ha kuwa gbanku gbanku gba

Onye obuna tewe egwu

Eeh iyo hololo

Iya hololo

Iyo hololo

Eeh iyo hololo

Eeh iyo hololo

Iyo hololo

Sunjeghi hololo

Sunjeghi hololo

Sunjeghi hololo

Njeghi hololo

Sunjeghi hololo

Sunjeghi hololo

Eeh iyo hololo

Iyo hololo

Sunjeghi hololo

Sunjeghi hololo

Unu kwewe nu sawaa hu mu na agu

Ahooo oooo

Jaydee Bombshell mu na ekwu oo

Ayaga ayaga ayaga hoya

Donpee napuwana Ogbo

Ahooo oooo

Dr Onyemmemme

Ayaga ayaga ayaga ho ya

Mobility Nwa nnem ka anyi he

Ahooo oooo

Calipso na eme ya na Uber

Ayaga ayaga ayaga hoya

Liberty Nwa nnem’ so eje

Ahooo oooo

Eze umu nkwo naputanu na Ogbo

Ayaga ayaga ayaga hoya

Twenty zero six

Eeh 2006 ka Pammy Nwa jewe ziri egwu

Eeh na Obodo Umabi Udi

Ya na ndi egwu ya

Pammy Nwa nozi na okada

Na agbagote orie agu

Igbadawazi afia mma ya

Own weru kwuchie uzo

Ku mu gbatia anya

Pammy nwa nozi kwa na ozu

O buru akuccident

Iyeri anyi weru gwu na afia

Eeh ani na erikwa ihe

Onye fukwaru iyeri m’ o

Onye omu biko pkataru mee

Ije godu Lagos

Chowakwaram’ Iyeri m’ o

Ino godu n’ Abuja

Chowakwarum’ Iyeri m’ o

Ibia godu n’ Enugu o

Chowakwaram’ Iyeri m’ o

Ani obe b’ anyi

Eeh Chowakwaram’ Iyeri m’ o

Ani erichigo onu

Hoo haa aaaaah

Hoo haa aaaaah

Okwe mgba aaaaah

Okwe mgba no wee aaaaah

Oo Pammy Nwa oo aaaaah

Iyeri m’ oo aaaaah

Oo Pammy Nwa oo aaaaah

Afam’ oo hoo aaaaah

Hoo haa aaaaah

Hoo haa aaaaah

Kwe wenu aah aah hee

Aah aah hee aah aah hee aaaaah

Kwe wenu aah aah hee

Aah aah hee aah aah hee aaaaah

Ifuru Pammy oo aaaaah

Ifuru Pammy Nwa oo aaaaah

Owu egbugonu aaaaah

Ani eri godu aaaaah

Ah hoo haa aaaaah

Hoo haa aaaaah

Ah noruwenu aaaaah

Egwu eru wenu aaaaah

Oya sesempeya, Sempere

Oya sesempeya, Sempere

Egwu achariko, Sempere

Okwa isi m’ o , isi m’ ooo

Okwa isi m’ o, isi m’ ooo

Okwa isi m’ o, isi m’ ooo

Okwa afo m’ o, afo m’ ooo

Okwa afo m’ hoo, afo m’ ooo

Oya hoohaa, Sempere

Oya sesempeya, Sempere

Egwu sesempeya, Sempere

Egwu sesempeya, Sempere

Oya sesempeya, Sempere

Egwu acharido, Sempere

Egwu acharido, Sempere

Gengeyi,

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Gengeyi

Adana, nwayokwa

Adana, Ije

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status