Loading...

Download
  • Genre:World Music/Folklore
  • Year of Release:2023

Lyrics

Ebuka Obi Zion Ministries - Twene4

...

Okwagi mere ihe asi semeneme, neje ebe asi semeneme, nekwu okwu asi sekwunekwu, nmuo nmuo neri nmuo. odogwu akataka nmuonwu, okwaya bu ebulite uzu atuo, onye suru asusu onwu anuo, ya suru talitakumi, akpatoyi ejum naru ehh, nmuo nagworia. Ebube Zion ministry ekulienu ha, ebube nwa Nozie Obi. Ebulite uzu atuo, akpatoyi nawumuo, onye anyi netu awuchie nogbo hai. Ganiru chiomamuoo (x2) Orukwa kosi eru. Umu gi biara nirugi (x2) Igekwe kodiri otua gaba niru, ayi e, e ,e, eeee.... Ebube nwa Nozie Obiii (x3) Okwagi si anyi ganiru atuna ujo. Onye anya ya nenwu koku nenu uwa, olu ya nagba kegbe eligwe ehh, okwagi chiri eze chie anwuanwu ah, akpatoyi nachu ajo nmuo, okenmuo neri nmuo eyi, okwaya bu akataisiebuo. Lenu nwa agu nwa maria abiarulanu, onweziri kosi ememueme. Okenmuo bianuoo(x2) okenmuo biazienu, mgbe anya nonirugi necheee, okenmuo anyi jejeoru, nmuo anyi gi akpaike, nmuo anyi jiabanba.

Onwere nmuo neri nmuo (x3)

Ebulite uzu atuo

The bright morning star

Okenmuo neri nmuo oo

Ihe anakpogi kinaza

Okwagi bu akwu chara nomu

okwagi bu okwuru ogbenye onuya

Okpum adaragi eeeh, akam abuo di nenu chukwu, I bukwa agbanwe agbanwe , ayaya. Ebube Nnamukwu(x3) ebube Nnamukwu ooo.

Onwere ndi nele anya gi ebea, esom ele anya gi Nnam I gakwenu ka ighere memuo? Ekwena ighere menu nwa gi(x3)

Makana olilanya di, asim olilanya di

Ebe m bu nwa ogbenye mechara buru eze le hai, olilanya, olilanya. Yanihe nmuo, ihe anasiriya bu nri oneri, ya gbatuo bia ribe ekene ooo, Orukwa mgbe ogi akpaike eeh. Agu neche nba(x2)

Anyi neche Nnanyiukwu kobia ooo, oge erukwa mgbe ogi akpaike hei.

Ebube nwa Nozie Obi kulie ee, umunwnyi agbakola nirugi biaoo! maka onwere ndi neche gi, okenmuo okebube. Odogwu odogwu ngi abanba, odogwu odogwu anyi gi aguegwu, odogwu odogwu anyi gi ekpe ekpere, odogwu nmuo neri nmuo. Okwa isi kpuru okpuogwu nisi, akuku gbara obara bu odogwu, iwe suo asusu onwu Nanu, isuru talitakumi, nwata nwuru onwu we malie nonwu, okenmuo......


+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status