Oyim Golibe Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Oyim golibe
(Rejoice my friend)
Chukwu neme ihe asisi emeleme
(God does what is termed impossible)
Golibe
(Rejoice)
Ona ga ebe asisi agalaga
(He goes where no man can)
Ona'me ihe asisi emeleme eh
(He does the impossible)
Ona ga ebe asisi agalaga
(He goes where no one can tread)
Ona kwu okwu asisi ekwu lekwe
(He speaks wonders)
Ona'kwuru umu ya
(He speaks for His children)
Oma mma mma zuru aru
(Beauty personified)
Ikuku amanonya
(The Mighty Wind)
Ebube Eligwe
(Glory of the universe)
Agu bata ohia ma, ngbada awara oso
(The Lion that shows up, causing others to flee)
Oyim Golibe eh!
(My friend, rejoice)
Chukwu n'eme ihe asisi emeleme
( He does the impossible)
Golibe eh
(Rejoice)
Ona ga ebe asisi agalaga
(He treads where no one can)
Ina emere onweghi aha
(You make a name for Yourself)
Oma mma mma zuru aru o
(Beauty personified)
Chukwu Chukwu eh
(God, God)
Agirigba God
(All encompassing)
Onye n'eme mma
(Wonder working God)
Ikuku amanonya
(Might wind)
Aka nebu nkpa
(The Hand that bears our needs)
Ona mere onwe ya aha
(He's making a name for himself)
Oneme
(He does)
Ona'mere onwe ya aha
(He does make a name for Himself)
Ona ga ebe asisi agalaga!
(He goes where no one can)