Dear God ft. Tidinz Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2021
Lyrics
I started From nothing
I'm up to something (Yo)
2/47 anya men n'acha ọkụ
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka aga akwụ ụgwọ (Yo)
I started From nothing
I'm up to something
2/47 anya men n'acha ọkụ
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka aga akwụ ụgwọ
Dear God, k-way? Aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Dear God, k-way? Aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Dear God, kway? (No cap)
Money on my mind
Biko Nye M Bulk (On Garrrd)
Dear God hear us stuck in the Grind
See n'ime anyashi we they work
2/47 we they bomb
Chukwu Biko Nye anyi funds
More Biz underdog
One mail E go sub
No slip no sleep
No Biz don't DM
More keys OG
Thumbs up for the love
Street made bu d thug
Highness bu d cure
Level up we believe
No time for the haters full time for the paper
Steady on the Grind
No time for the fakers
I started From nothing
I'm up to something (Something)
2/47 anya men n'acha ọkụ (Yah yah yah yah)
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka
aga akwụ ụgwọ
I started From nothing
I'm up to something (Huh huh huh)
2/47 anya men n'acha ọkụ (Cha ọkụ)
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka
aga akwụ ụgwọ
Dear God, k-way? Aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Dear God, k-way? Aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Njiiii !!!
Nwanne abum anu ana agbaa egbe
ona atu ọrụ
Hustle ga kwuo mu ụgwọ maka ojimu ụgwọ
I'm chasing my dream ka onye na agba oso na nrọ
Muna ego ndika ndi osu imi na ika mgbo
Nwanne adim focus on money making
Ka onye na ere cake I'm always baking
Soso mgbada ka na achọọ maka kama mu ga awu okpolo O kamu mma na wuru deken
Dear Lord
Atugomu ọrụ okwa ike nile di n'aka gi bunye mu ike
Dear Lord
Biko melumu ife emelu obi cubana kamu soro taba ife
Dear Lord
Okwa imana anyi na ekwuyere gị
omandimma na sapa jide mu
Dear Lord
Cover me from ekelebee ka obu so alert na aba na my tananana
N'afa nna nawa na mmunso
Chukwu biko Nye mu ego eji echi ozo
Achum ibute Ike Bute kwa ọzọ
ka ndi si na oma mee fu na omegokwa ọzọ
Ego ana acho ada abakwa na akpa
Soso ife ego ga eme m bulu apa
Nwanne na egwu kwa egwu
But if you play with my money I swear to God ibulu apa
I started From nothing
I'm up to something
2/47 anya men n'acha ọkụ
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka aga akwụ ụgwọ
I started From nothing
I'm up to something
2/47 anya men n'acha ọkụ
N'ime anyashi men kana atu ọrụ
And we believe say hustle ka aga akwụ ụgwọ
Dear God, k-way aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Dear God, k-way aza adigo Biko show love
Dear God, hear us 2/47 we they bomb work
Eh yaa
Nwanne
2/47
365
Anya men mu anya ka azụ
Nwanne onye rawu ụra ibulu mgbada yaaaaa