MAMA Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Gbawara mama egwu eh
Ife nne na eme na uwa erika
Kuwara mama aka eh
Ife nne na eme na uwa erika
Zuanru mama motor
Ife nne na eme na uwa erika
Fewe re mama ego eh
Ife nne na eme na uwa erika
Umu nnem na umu nnam o
Ejim akiko wee bia
Akiko ndi nne kam ji bia
Unu geem nti ofuma
Aguru na agum o
Obu nne kam ga apko
Obu nmiri na agum o
Obu nne ka nna apko
Ndi ufu obi chuba mu na uwa
Nnemu ga na ebe o
Ha num nwam o ka obiri
Afufu nne na ata
Ya ka mna agwa umu uwa
Uru nne bara oo
Ya wa ka mna ekwu
Nne di otu
Nne adi gi iboo
Imara ife ije emere nne gi
Mee ya ka odindu Nwannem
Obu gi mgbe onwuru
Ije kporo ndi egwu we mebe nkpotu
Obu gi mgbe onwuru
Ije mewere ya suya night
Zuoro nne gi motto
Na oga agba ya agba
Wuara ya ulo
Oga ebi na Ya o
Ekpere mna ekpere nnem bu Ndu ogologo
Ije eri aku umu yi
Ije erikwa aku umu-umu yi
Chukwu Nna biko
Gozie nnemu ka obiri oo
Oyolima wele wele wele were wele wele wele wele
Wele wele wele wele wele wele wele wele wele wele wele
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Ife nne na eme na uwa erika
Nnemu buru m na afor nine months wee mupota muo
Chukwu biko goziara m nnem
Ejem ekwu ole wey yara ole o
Chukwu okike biko gozia nnem o
Ye ya ndu ogologo
Ife nne na eme na uwa erika nu
Onye nwere ihe kariri nne Enyelam o