Ezi Chimo Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Ezi Chimo - NGOZI OKOH
...
EZI CHIM THE LYRICS
Ezi chimo
Ezi Chim Oma
I`neburum agha zoro ezo papa
Agam eji gini we kenegi
Ezi chim oooo oooo oooo
Ezigbo Chukwu om daddy o
I`neburum agha zoro ezo papa
Agam eji gini we kenegi
Ezi chim oma onye n`eme nmaa eh eh eh
Ezi Chim oma onye n`agwo oria ooooo
Nnam lee eeee
Hiyya
Iye iye iye
Jesus bu eze
On`eburu Ngozi agha
Gini kam g`enye gi eze Jesus
Onye n`eburum agha
Gini kam g`neye gi
Chimara obim aka n`agworom oria
Mgbe ndi iro gbara ndum gburugburu
Nnam i`nekpeputum o
Ibiniri n`oche eze gi nyem nmeri
Ya kam n`eti si hosanna
N`enu kasi enu oooo oooo oooo
Hosanna n`enu kasi enu eheheheh
Ezi chim oma eh eh eh eh
I`neburum agha zoro ezo 2times
Nnam
Ezi chim oma
Ezi nnam ukwu
Oooh ooh
Ezi chim oooooooooo
Ezi chim
Naru ukpa ekene nji bi ana iru gi
Chimara obim oooooooo
Chi buso oma
Chi jindum
Ekene
Nnam ribe outu
Nnam dalu olu
Ezigbo Chukwu oma
In`eburum agha zoro ezo
Itenye go ndi rom ogbadigboghori
Iyerem yem yem
Ime go ndirum fa da n`ula
Nara ekene oooo oooo ooooo
Nnam ribe ekene
Jehovah ribe otuto
Eze dalu olu oooooo
Idighi aluru ula
Ezi Chukwu oma
Nnam oooooooo
Dalu olu eh
Eze dalu olu
Iyele
Eze ribe ekene
Nnam iyele
Nnam nara ekele
Oh oh oh oh oh