Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2023

Lyrics

Ana' Bara Chukwu Mba - Sis. Chinyere Udoma

...

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu

ogosiwo ha n'obu Chim oh, na ya abughi mmadu nke ana ama aka

anaghi agwa ya ihe oga me oh m'orue

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

Okweghi ooh k'echiche ha we bia na mmezu

ogosiwo ha n'obu Chukwu eh, na ya abughi mmadu nke ana ama aka

anaghi agwa ya ihe oga me oh m'orue

(chi mu ekweghi)

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

(I'ma Chi m n'efe ekweghi

k'echiche ha we bia na mmezu)

Okweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu

ogosiwo ha n'obu Chim oh, (Chi mu oh)

obughi mmadu nke ana ama aka

(Chi m ah ah)

onye g'agwa ya onye oga agozi oh m'orue

(I'ma na Chineke ekweghi)

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

(leenu na Jisos ekweghi

k'echiche ha chere mee eh)

Okweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu

ogosiwo ha n'obu Chim oh, (Chukwu)

obughi mmadu nke ana ama aka

(aka n'eru mba ah ah)

onye g'agwa ya onye oga agozo oh m'orue

(umu uwa ana aba eh) ana abara Chukwu mba

(ana atu oh) ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya onye oga agozi

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

(umu uwa ana aba eh) ana abara Chukwu mba

(ana atu oh) ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya onye oga agozi

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

okweghi ooh k'echiche ha chere mee

onodu ha dewere mu oh

Chim ejide ya tugharia ya

Chim ejide ya kwugharia

ihe ha mere megidem enweghi isi

k'ima nkea ima nke ozo oh

ebe ima egwu mmiri ima egwukwanu oku

onye no na be ya oh

odogwu no na be ya oh

chi mu no n'ulo ya eh

ma na uzu ya n'atu eh n'ahia ah!

kam' juo unu, ana anwude agu n'aka

I ga akocha onye Chineke ya goziri

anaghi eme ya oh

anaghi eje nga ya eje oh

iga amanu Chi gi aka

onye iberibe so na chi Nwa ogbenye adighi Ike

ayo yo yo yoo

ayo oh yo

ayo yo yo

ayo oh yo

aye eh

ayo yo

eye eh eh

ayo yo yo

yo oh yo oh

ha anaghi anwude agu n'aka (ha)

ayo yo yo yoo

ayo oh yo

ayo yo yo

ayo oh yo

yo yo yo yo

ayo yo

yo yo yo yo

yo yo yo

ha anaghi anwude agu n'aka

umu uwa ana aba eh

ana abara Chukwu mba

ana atu oh

ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

asim ana aba oh

ana abara Chukwu mba

ana aturu Chukwu ogu

ana aturu Chukwu ogu

an'akwa ya aka n'ihu

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

is impossible that God can bless the poor

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

Oru Jisos asogbuenu mu oh

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

Nwa nwanyi aga enwele ego oh

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

Nwa nwanyi ogbenye aruola ulo elu

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

asi na Pita n'azozi senator

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

onye n'enweghi mmadu ona enwe ego

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

onye n'enweghi mmadu ona ekwu okwu oh hey!

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

that boy biara luo Nneka omakwanu n'okala

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

nwanyi fifty years amuola Nwa eh

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

lenunu oh n'owukwanu Chukwu mere ya

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

asi na Nwa n'akwa akwa alugo di obodo oyibo

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

Nwa nwanyi akamu awugo millionaire

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

asi na Emmanuel arusigo ulo elu ya

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

I'ma na Rebecca ejego university

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

onye ajuju oh ojuo mu ya eh

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

oru Jisos asogbuenu mu oh

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

uche Chineke abughi uche mmadu

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

echiche Chineke awughi nke mmadu

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

aka Chineke emeriere mu onye iro

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

onye manu afo g'amu eze a e

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

onye manu isi eji Abu eze echi

hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya

aka Chineke emeriere mu Ajo mmuo

onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya

umu uwa ana aba eh

ana abara Chukwu mba

ana atu oh

ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya onye oga agozi

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

asim ana aba eh

ana abara Chukwu mba

ana atu oh oh

ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya onye o g'ebuli

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee

okweghi ooh k'echiche ha chere mee

Alo ha turu agaghi aga

nkata ha ekpude onye aghugho

eh eh

unu ahula n'eriri ejiri kenu gi agbakasiala

lenu oh n'onye ha nyere nyeruonu gi ahughi gi

ihe ha mere megide gi enweghi isi

onye ha ziri gbuonu mu huru my tie anaghi eme ya eme oh

lenunu oh my na ya arukola

ayo o yo yoo

ayo oh yo

ayo yo yo yo yo

ayo oh yo

aye eh

ayo yo

eye eh eh

ayo yo yo

aye eh ewo

ha anaghi anwude agu n'aka

ha

umu uwa ana aba eh

ana abara Chukwu mba

ana atu oh oh

ana aturu Chukwu ogu

onye g'agwa ya onye oga agozi

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

Asim ana aba eh ana abara Chukwu mba

onye g'aturu Chi ya ogu eh

ana aturu Chukwu ogu

ana akwa ya aka n'iru

onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue

onye...

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status