Loading...

Download
  • Genre:Hip Hop & Rap
  • Year of Release:2022

Lyrics

Okongwu si mu gee-kwe nti na mmakwa na nwanne na akọ

M si ya Okongwu biko gwazie nu m ife ekwe na aku

Ọ si m take one second negodi anya na azu

M nee anya si ya Okongwu onwerọ kwa ife m fuu na azu

Okongwu si ka ọgbaa m ukwu na eze

Ka ọgbaa m ukwu na eze

Na mu makwa na onye nwelu nwanne will never be lonely

Ịmakwa na nwanne bu ife

Ịmakwa na nwanne di utọ

Ịmakwa na nwanne bu ike

Atuna nwanne gi ujọ


Kpun kpun nke oge

Jide nwanne gi aka tewe

Kpun kpun nke oge

Jide nwanne gi aka tewe

Kpun kpun nke oge

Jide nwanne gi aka tewe

Kpun kpun nke oge

Jide nwanne gi aka tewe

Oo gene ogene nta

Ọnulu ube nwanne gbata

Oo gene ogene nta

Ịkpọzie nwanne, nwanne gi ọ ga aza?

Oo gene ogene nta

Ịmakwana nwanne gi nọ na Aria-Aria na Aba

Oo gene ogene nta

Ịmakwa na nwanne gi jelu China and Japan

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene


Ọ di mu na obi nwanne na ebukwa m gi na obi

Maka na nwanne adiro eburu nwanne ya ịro

Oriental si anyi onye aghana nwanne ya

Candle no go lose em light to light another

My money ịmana osi na Chi

Me I do the maths and I do the kọlọmbi

Come and fish my brother come and fish

Nwanne put body make we share the money

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Ooogene ogene nta

Ọnulu ube nwanne gbata

Oo gene ogene nta

Ịkpọzie nwanne, nwanne gi ọ ga aza?

Oo gene ogene nta

Ịmakwana nwanne gi nọ na Aria-Aria na Aba

Oo gene ogene nta

Ịmakwa na nwanne gi jelu China and Japan

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene

Connect-ya nnwanne gi

Connect-ya nnwanne gi

Oogene ogene nta

Oogene ogene nta

Oogene ogene nta

Oogene ogene nta

More Lyrics from Elveektor Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status