Gbahara (Forgive) Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2020
Lyrics
Gbahara (Forgive) - Enyichukwu Offia
...
GBAHARA
Intro:
Ekele dirigi Eze m
Otuto dirigi Chim o
Onye amu woro ohuru ka mbu
Ekele dirigi Nnam
Verse 1
Aga m ebili ga kwuru Nna mu e,
Onye bi n’igwe e,
Emehie wom gi oo
Aga m ebili ga kwuru Papa el’igwe,
Aga m asi ya ewo,
Ezi Nna biko o,
Gbahara
Chorus
Gbahara o
Gbahara mo,
Gbahara mo,
Papa Gbahara mo
Gbahara mo
Ob’in’igwe Gbahara mo,
Gbahara mo,
Chukwu Gbahara mo
Interlude
Ekele dirigi Eze m
Otuto dirigi Chim o
Onye amu woro ohuru ka mbu
Ekele dirigi Nnam
Elelelele!
Verse 2
Chukwu bu onye n’ele anya n’obi
Oma zuru njomu nile
Chukwu bu onye na el’anya n’ime obi,
Njomu nilé, togboro n’iru ya
Chukwu I bu onye,
Onye n’ele cha obi,
Onye n’enyoch’obi,
Onye n’edozie obi
Njo nile mmere n’eluwa togboro niru Jehova aaa aa!
(Gbahara mo, Chukwu gbahara mo)
Njo nile mmere n’eluwa togboro niru gi eiya!
(Gbahara mo, Chukwu gbahara mo)
Ma nkem mme n’ukwu osisi,
Ma nkem mere n’ebe nzuzu o o
(Gbahara mo, Chukwu gbahara mo)
Nna moo!
Chorus
Gbahara mo (Eeeee!)
Gbahara mo
Gbahara mo
Chukwu gbahara mo
Ezu wom ohi
(Gbahara mo)
Atu wom asi
(Gbahara mo)
Kwa ya wu iko
(Gbahara mo, Chukwu gbahara mo)
Verse 3
You cannot survive it
Nobody can ever survive it
You cannot survive this life without Jesus Christ o
It is useless and empty
Meaningless, hopeless and risky
You cannot survive this life without Jesus Christ nwanni mo
In Him you'll find eternal redemption, salvation and restoration.
(If you believe)
(You will receive)
This eternal gift of God, is in Christ Jesus
(If you believe)
(You will receive)
This eternal gift of God, is so free
Imela o
Imela o
Imela o
Imela o
Izo wo m na njo
Imela o
Imela o
Imela o
Imela o
Outro
Ekele dirigi Eze
Otuto dirigi Chimo
Onye amuru ohuru ka mbu
Ekele dirigi Nnam/Chi mo