Aku (Riches) ft. Jeriq Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
Lyrics
Stg…..
Uwa bu akalaka my dreams and goals di mbadamba
I Dey maintain my lane and watch my back
N'ime awka gbadokwanya
Onye Onye ocha anwugo ugwo obu onye tili nwa n'ebe akwa
Anyi anyi n'agba oringo anom n'isi aja with ofu asa
Hook :
aaaaaaaaa my choice bu akunubaaaaa
aaaaaaaaaaaa aka m akanchanwaaaa
Ijeoma k'anyi n'eje jee
Afia oma k'anyi n'ele
aaaaaaaaa my choice bu akunubaaaaa
Verse 1 go hard or home taa ! Go hard or go harder
Enwem obi eji achu ego nwanne adilom aku pala
Olewagom since days of obasanjo
Don't waste time igbu oge bukwa njo
I pick my funds & nolu n'uso
Credit alert tolu uto
40 ft container
In this business I'm not a learner
Fine boy like van vicker
But icho ilim Iga abu a gunner
Apasam na different frequency
Pulling up like his excellency
my mode of operation dikwa to rugged
Imalokwa ebe si