- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2018
Lyrics
Uwa Nmebi - Sir Jude Nnam
...
ihe isi Ike, o kariala.
ewooo...aguruuuu oti nwanta nihu nne ya.
o gini ka anyi ga eme,
Chineke zoba anyi makana onye aguru n'agu na-ewe I we oku Ngwa ngwa.
o buru mgbe anyi no nagha, o gara ekwe anyi omume maka na ebere chukwu ga ebuto uzo na edu anyi dika osiri mee; mgbe anyi luru agha naijiria afo ato ghara inwuchasi.
O bu Nani aghuuu kanyi na Aya?
mm mm ajo oya sokwa na ime ya, ndi anyi na Aya mbu na ndi anyi na anaghi Aya mbu, nke otutu n'ime ya bu n'ezie obirinajocha
Similar Songs
More from Sir Jude Nnam
Listen to Sir Jude Nnam Uwa Nmebi MP3 song. Uwa Nmebi song from album In Thanksgiving And Love is released in 2018. The duration of song is 00:05:38. The song is sung by Sir Jude Nnam.
Related Tags: Uwa Nmebi, Uwa Nmebi song, Uwa Nmebi MP3 song, Uwa Nmebi MP3, download Uwa Nmebi song, Uwa Nmebi song, In Thanksgiving And Love Uwa Nmebi song, Uwa Nmebi song by Sir Jude Nnam, Uwa Nmebi song download, download Uwa Nmebi MP3 song
Comments (3)
New Comments(3)
Frank Desmond 001
Investor tonyj0wf1
The best of Jude nnnam ❤️❤️
Dj Valentino iuk3i
My jam
lovely