Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2019

Lyrics

Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International - Bro. Cornelius O. Benjamin

Jesus biara n'uwa nwua n'ihi mmehie mu na gi Gini ka I na eche ka I nwere ndu gi nye ya? nwa mmefu lota lota oo lota Jesus biara n'uwa nwua n'ihi mmehie mu na gi Gini ka I na eche ka I nwere ndu gi nye ya? Ona akpo gi taa bia ka I Nara nzoputa nwa mmefu lota lota ooo lota Jesus biara n'uwa nwua n'ihi mmehie mu na gi Gini ka I na eche ka I nwere ndu gi nye ya kpam kpam O na akpo gi bia ka I Nara mgbaghara nwa mmefu lota lota ooo lota Ugbua bu oge amara A na anara mmadu nke oma Nwa mmefu lota lota ooo lota Taa bu ubochi nzoputa echi puru idi anya Nwa mmefu lota lota ooo lota Uru Gini ka o ga abara gi irite uwa dum n'uru nwee naa n'ili Nwa mmefu lota lota ooo lota Ndu gi di ka okoko nke na akponwu mgbe anwu wara Nwa mmefu lota lota ooo lota Uru gini ka o ga abara gi ka i nwee naa n'ili nwannem Nwa mmefu lota lota ooo lota Ruo olee mgbe ka I ga anogide n'ime Ajo omume Nwa mmefu lota lota ooo lota Ndu gi di ka okoko nke na akponwu mgbe anwu wara Nwa mmefu lota lota ooo lota Achotawom ezi enyi Jesus zuru m ihe n'ile o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim o bu odum nke ebo Judah n'ime ya Kam chotanworo nzoputa na nsacha di ebube, hallelujah Obu onye nkasim na ebe mgbabam Achotawom izu Ike n'ime ya Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim. Obu onye nkasim na ebe mgbabam Achotawom izu Ike n'ime ya Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim......sure oburuwo ihe mgbum n'ile na iri ujum n'ile N'oge onwuwa, obu ebe mgbabam Siri Ike obim n'ile Kam ji so ya ju arusim n'ile O na edebem Kwa ubochi n'ike nke ya Asi na uwa n'ile ajum ekwensu na nwa site na Jesus m ga enwe mmeri Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim. Obu onye nkasim na ebe mgbabam Achotawom izu Ike n'ime ya Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim. O gaghi arapum ma oli n'ime Ajo uwa nkea dikam na ebi na okwukwe na eme uche ya di ngozi Ogbaram gburugburu, agaghim atu egwu o ga eji mana ya na azum mgbe n'ile mgbe m ga eso ya na ebube, m ga ahu iru oma ya ebe mmiri ngozi ebighiebi n' eru Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim. Obu onye nkasim na ebe mgbabam Achotawom izu Ike n'ime ya Obu odum nke ebo Judah, kpakpando ututu,o ka mma karia puku iri nye mkpuru obim. o ga adim ezi mma na I ga agozim n'ezia mee ka oke ala m saa mbara ka aka gi dinyekwaram na I ga echebekwam, puo na ohe ojo n'ile Jehovah, chineke mu ooo Akwa Jabez n'ebe, Ekpere Jabez kpere Chineke Zara ya Chineke ga aza gi Akwa Jacob n'ebe, Ekpere Jacob kpere Chineke Zara ya Chineke ga aza gi Akwa Hannah n'ebe, Ekpere Hannah kpere Chineke Zara ya Chineke ga aza gi Akwa Jabez n'ebe, Ekpere Jabez kpere Chineke Zara ya Odighi agbanwe

null

Similar Songs

Listen to Bro. Cornelius O. Benjamin Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International MP3 song. Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song from album Mmiri Ndu, Vol. 2 is released in 2019. The duration of song is 00:08:02. The song is sung by Bro. Cornelius O. Benjamin.

Related Tags: Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International MP3 song, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International MP3, download Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song, Mmiri Ndu, Vol. 2 Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song by Bro. Cornelius O. Benjamin, Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International song download, download Mmiri Ndu ft. Grace Gospel Band International MP3 song

Comments (12)

0/500

    New Comments12

    Ifeanyi Iheaka

    nice

    Nigeria

    142204399

    this what cool my self it

    Nigeria

    Ugochukwu phslx

    inspirations

    Nigeria

    Eluwa g9v66

    i listened to the music first on cassette

    Nigeria

    Franklyn_Izzy

    These agape love songs doesn't ever get old

    Nigeria

    Williams Montego

    After Agape Love Band You're Next. God Bless You Guys For Enriching Our Soul.

    Nigeria

    EBERECHUKWU EUCHARIA IBEKWE

    i love the song ♥️♥️♥️

    Nigeria

    iyke 4xdds

    lovely

    Libya

    omenife50

    I love this

    Nigeria

    Stephenosondu15bi7

    lovely music

    Nigeria

    shedrach111

    nice gopel song

    Nigeria

    +

        -   or   -

        -   or   -

        NG +234

            Please Select A Playlist

            Add New Playlist

            Share on

            Embed: Love & Light EP

            Custom Size :

            • Default
            • Desktop(300*600)
            • Mobile(300*250)

            Type :

            • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
            Get Boomplay Premium
            for
            Payment Method
            Pay With
              Review and pay
              Order Date
              Payment Method
              Due Today
              Flutterwave
                Subscription Successful

                Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

                Now you have access to all the features of Boomplay App.
                Payment Failed

                Please check your balance and then try again.

                You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
                Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
                Payment Processing...
                10 s

                Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

                Payment Processing
                Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
                About Order Status