Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2023

This song is not currently available in your region.

Lyrics

Uwa Mgbede - Kolaboy

...

INTRO: Eee, anyi aputasia(Eee, uwa mgbede)..Bia mma nkechi nyekwuom one bo, nyekwuom one bo.. Onye akawo (Odia)...Ifukwa this girl, lekwa ukwu..Apete apete..

Kola.....Boy, eeee seh


CHORUS: Abig (tatawu), mpa biko chorom one kpa (Imakwa 2x)...

Onye ibem (OG) wuyerem ka aloba di ocha (o normal something)...

Abig (daddy), mpa tatawu onye odi na aka(imakwa 2x)...

Seh, onye ibem, owu dot com men no na nleka...

(Makana ima na anyi ga añunu nkwu(Uwa mgbede)...

Anyi ga azunu ahianu(Uwa mgbede)...

Anyi ga ebunu nwa laa(Uwa mgbede)...

Anyi ga achakwa anya nu(Uwa mgbede))(2x)


(Chorus)


Apete, men gbara oso ahia na ogbete (na relief market)Iweka, tinyerem úkwu any Njideka,

Donatus kacha eji ugwo Milo, 8 hours one bottle of hero, owuite na enye anyi head ka pillow, icho akpo men na erenu ya na kilo,

Emeka wheelbarrow na akonu tuu,

Ebuka barber kacha eficha shoe,

Ifeanyi nwa aba kacha eri vitot,

leezie Chukwudi kanda na stout,

Okey okada kacha achighari weavon,

Adaeze na ibughari weavon,

Na ogbo shoe anyi nwere Louis Vuitton, mana ima na nke anyi enwenu carton


(Chorus)


Eee, mpa gee nti... ibata ogbe juo maka men num(inuru ya?)

Eee, onye chiboy, ejina phone bia ogbe by ten, maka onwe men na eme nticha I.T,

N'ime okpoko men adighi eme ihe IG, anyi nwere sergeant wekwuo ma IG,

wedding umu iyoo adi enyenu IV,

Ufodu curing bu Benson na coke(nri ututu)

Bata ogbe bunk were pope(n'afa nnaa)

inwe lighter inwere hope(imakwa)..

N'ime ogbe, belt trouser bu rope(eriri)

Uwa apiago men ka wrapper, n'uwa mgbede ka anyi na eme bata..

Anyi ejiro mana rio na iga ariota,

the capital of iji ugwo bu mbocha...


(Chorus)


O ka ome, eee, onye richa okwuo ugwo, imakwa ifem mean... nya obukwa onye richa oma window..

Eee, Mma nkechi, eee gbako ego m nah, na agbako ego m, o akawo kam na atu nah, nwoke na aturu gi akawo...

Eee, na akwukwo Philippine, na akwukwo Philip, akwukwo phipi, phili, Philippines.. Oweru si na igbacha mbo, ibia na nke mma nkechi bia mee IG...

Eee, ogini bu ifea eee

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status