AYAMMA Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2021
Lyrics
AYAMMA - Frank Edwards
...
mm, ewe, ayolelele yamma
iyo ehen, ewe ayolelele
iyo ehen, ewe ayolelele
Jesus imara mma e
eze Jesus ibu so mma e
ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee
ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee
okwa ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, ewe onye oma mara mma e
Jesus, imara mma e
eze Jesus ibu so mma e
ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee
Ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee
onye oma mara mma e
mmm make I tell you something, biko geenu m nti
this my God na helele hmm, him name na agidigba everyday he dey do me something
aya oya see me counting eh
I no fit count ooh because even if I have a million years
I no fit count wetin you dey do for me o
aya na because of me they nailed you on the cross
this love, this love, this love
uh ooo Jesus imara mma e
eze Jesus ibu so mma e
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, onye oma mara mma e
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee
ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, onye oma mara mma e
ah eze nara ekele (ayamma e)
if not for your love tell me where i for dey (ayamma ee)
everyday me I go praise you dey do (ayamma ee)
onye oma mara mma eeh
aah okwa gi na eburu m ibu (ayamma e)
ebube Le okwa gi na aluru m olu o (ayamma ee)
ihe ikere eke na enye gi ekele (ayamma e)
mm onye oma mara mma eeh
iyoyoyoyoyoo ayamma ee, iyoyoyoyoyoo ayamma ee, aiyoyoyoyo ayamma ee
onye oma mara mma e
iyoyoyoyoyoo ayamma ee, iyoyoyoyoyoo ayamma ee, aiyoyoyoyo ayamma ee
onye oma mara mma e
Thank you Jesus
ayamma ee, ayamma e, ayamma e, ayamma ee