Loading...

Download
  • Genre:Afropop
  • Year of Release:2022

Lyrics

Ijikwa Ogwu (feat. D'ETHICAL) - Some K

...

Ethical way 2 gig mpaa(gini na afio)

some k..say no more(oya give them)


CHORUS : Ogwu ka Ana agwo

oburo Oru ka ana atu(oburo Oru ka ana atu)

ogwu ka ana agwo,nwanne icho ka akoru gi ako(say no more)

ogwu ka ana agwooo,50k gburu mmadu ino(ama m way gi)

ogwu ka ana agwo,osi m no grace..nga ama gi ura(ogba gi ara) (2×...)


This oke ite..nga ebu ya gha gha gha(nga ebu ya gha gha gha)

chee ka m gwa unu,ígbo na agba kwa mmadu ara.

Akwa Ina achu mgbada,Ida agwo ogwu..na amu so Anya(say no more)

Nwanne nma nchezo echezo ife mee ebe m bi na Oka

Anyi na achu mgbada,chugide chuta mgbada(say no more)

Anyi na akpa ofuma,nwanne Ife nile ana adaba(ona adaba)

Time for billing billing,nekwe client m ana apiaka(client m ana apiaka)

Osim no scam..ifea meru m isi mgbaka(say no more)

Two months agaa,mgbada akwube mu ugwo(mgbada akwube mu ugwo)

Ana m one day, payment slip atuo(payment slip atuo)

Nwanne ncheki kwe ofuma,oburo ka okwuru ugwo (oburo ka okwuru ugwo)

50k doz..oburu onye ozo ka okwuru ugwo(say no more)

Nwanne ifea bu oke ite,oke ite na akwu ugwo(ama m way gi)

Nwanne ntie,ife anuwa turu m ujo(say no more)


CHORUS : Ogwu ka Ana agwo

oburo Oru ka ana atu(oburo Oru ka ana atu)

ogwu ka ana agwo,nwanne icho ka akoru gi ako(say no more)

ogwu ka ana agwooo,50k gburu mmadu ino(ama m way gi)

ogwu ka ana agwo,osi m no grace..nga ama gi ura(ogba gi ara) (2×...)


Men na agwo ogwu(men na agwo ogwu)

Fa adi atukwa ujo(fa adi atukwa ujo)

Fa adi eche government (fa adi eche government)

Mgbada ana akwuta ugwo (mgbada ana akwuta ugwo)

Oru by Oru mmuo(Oru by Oru mmuo)

Ijiro ogwu Ina atu Oru

Nwanne nga achikwa gi ochi mgbe onwu ite ga abia ugwo(say no more)


CHORUS : Ogwu ka Ana agwo

oburo Oru ka ana atu(oburo Oru ka ana atu)

ogwu ka ana agwo,nwanne icho ka akoru gi ako(say no more)

ogwu ka ana agwooo,50k gburu mmadu ino(ama m way gi)

ogwu ka ana agwo,osi m no grace..nga ama gi ura(ogba gi ara) (2×...)


Anyi ma ndi ogwu,unu ncha but ndi ogwu

Ana ejekwe uka,nka buzi na ofu afo

Ndi BTC..unu ncha bu ndi ogwu

Ina aru dating, nwanne ibu onye ogwu

Ndi consignment,fa nile by ndi ogwu

EFCC,ndia bu ndi isi ogwu(say no more)

Ethical way 2 gig mpaa


+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status